Jun 12-18
2 IHE E MERE 32-33
Abụ nke 103 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-agba Ndị Ọzọ Ume n’Oge Ihe Siri Ike”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Ihe 33:15, 16—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe Manase mere? (w21.10 4-5 ¶11-12)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 32:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Jiri ihe dị n’azụ broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi zie ya ozi ọma. Gwakwa ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 17)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 10 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ekwela Ka Ndị Si n’Ezi Ofufe Dapụ Nweta Gị”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 48 nọmba nke 1-4
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 90 na Ekpere