Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-agba Ndị Ọzọ Ume n’Oge Ihe Siri Ike

Na-agba Ndị Ọzọ Ume n’Oge Ihe Siri Ike

Senakerib batara Juda n’ike. O bukwa n’obi ịlụso Jeruselem agha (2 Ihe 32:1; it-1 204 ¶5)

Hezekaya mere ihe o kwesịrị ime iji chebe Jeruselem (2 Ihe 32:2-5; w13 11/15 19 ¶12)

Hezekaya gwara ndị Chineke okwu gbara ha ume (2 Ihe 32:6-8; w13 11/15 19 ¶13)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi enyere ụmụnna m aka n’oge ihe siri ike?’