Jun 19-25
2 IHE E MERE 34-36
Abụ nke 97 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ị̀ Na-erite Ezigbo Uru n’Okwu Chineke?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Ihe 35:20-23—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe mere ezigbo eze aha ya bụ Josaya? (w17.03 27 ¶15-17)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 35:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gị na ya jirikwa obere oge leba anya n’ebe e dere, “Ịmụ Baịbụl Otú Ga-akacha Baara Gị Uru.” (th ihe ọmụmụ nke 7)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya banyere ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet. Nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Okwu: (Nkeji 5) w17.09 25-26 ¶7-10—Isiokwu: Mee Ka Okwu Chineke Na-akpa Ike n’Ozi Gị. (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ị̀ Na-ege Baịbụl A Na-egere Egere?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 48 nọmba nke 5 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 117 na Ekpere