Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe Josaya dọwara uwe ya mgbe ọ nụrụ ka a na-agụpụta Iwu Jehova

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Na-erite Ezigbo Uru n’Okwu Chineke?

Ị̀ Na-erite Ezigbo Uru n’Okwu Chineke?

Josaya gere ntị nke ọma mgbe a na-agụpụta Okwu Chineke (2 Ihe 34:18, 19; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Ọ gbasiri mbọ ike ka ọ ghọta ihe ọ nụrụ (2 Ihe 34:21; it-1 1157 ¶4)

Mgbe ọ ghọtara ya, o mere ihe Jehova chọrọ ka e mee (2 Ihe 34:33; w09 6/15 10 ¶20)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ na-eme ihe m mụtara banyere Jehova n’Okwu ya bụ́ Baịbụl ozugbo?’