Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Kwe Ka Jehova Jiri Gị Rụọ Ọrụ

Kwe Ka Jehova Jiri Gị Rụọ Ọrụ

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Ezra Na-ekwu.]

Jehova mere ka Eze Saịrọs hapụ ndị Izrel ka ha laa (Ezra 1:1-3; w22.03 14 ¶1)

Jehova mere ka ndị ya rụghachi ụlọ nsọ ya (Ezra 1:5; w17.10 26 ¶2)

Ọ bụrụ na i wepụta onwe gị, Jehova nwere ike ime ka ị bụrụ ihe ọ bụla ọ chọrọ iji mezuo uche ya.