Jun 5-11
2 IHE E MERE 30-31
Abụ nke 87 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Izukọta Ọnụ Na-abara Anyị Uru”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Ihe 30:20—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’otú Jehova si gee Hezekaya ntị? (w18.09 6 ¶14-15)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 31:11-21 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi ma jiri isi nke 01 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 18)
Okwu: (Nkeji 5) w19.01 11-13 ¶13-18—Isiokwu: Na-aza Ajụjụ n’Ọmụmụ Ihe ma Si Otú ahụ Na-eto Jehova. (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Bụrụ Enyi Jehova—Na-akwadebe Ihe Ị Ga-aza n’Ọmụmụ Ihe: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Na-akwadebe Ihe Ị Ga-aza n’Ọmụmụ Ihe. O kwe mee, jụọ ụmụaka ndị bịara ọmụmụ ihe ajụjụ ndị a: Olee otú ị ga-esi akwadebe ka i nwee ike ịza ajụjụ n’ọmụmụ ihe? Gịnị mere obi ga-eji dị anyị ụtọ ọ bụrụgodị na a kpọghị anyị ka anyị zaa ajụjụ n’ọmụmụ ihe?
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Jun.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ ná nkebi nke 3
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 115 na Ekpere