Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-ele Ndị Ọzọ Anya Otú Jehova Si Ele Ha

Na-ele Ndị Ọzọ Anya Otú Jehova Si Ele Ha

Eze Jehoshafat mere iberiibe kweta ka ya na Eze Ehab mekọwa ihe (2 Ihe 18:1-3; w17.03 24 ¶7)

Jehova dunyere Jihu ka ọ gaa dọọ Jehoshafat aka ná ntị (2 Ihe 19:1, 2)

Jehova chetara ihe ndị dị mma Jehoshafat meburu (2 Ihe 19:3; w15 8/15 11-12 ¶8-9)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Àna m eleghara ebe ndị ụmụnna m na-emejọ n’ihi ezughị okè anya ma na-elekwasị anya n’ebe ndị ha na-eme nke ọma otú Jehova na-eme?’