Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-agọzi Ndị Ji Obi Ike Na-efe Ya

Jehova Na-agọzi Ndị Ji Obi Ike Na-efe Ya

Jehoshabịat na di ya bụ́ Jehoyada zoro Jehoash ka Atalaya ghara igbu ya (2 Ihe 22:11, 12; w09 4/1 24 ¶1-2)

Jehoyada gosiri na o nwere obi ike mgbe ọ katara obi mee Jehoash eze (2 Ihe 23:1-11, 14, 15; w09 4/1 24 ¶3-5)

A kwanyeere Jehoyada ùgwù pụrụ iche. Otú e si mee ya bụ na e liri ya n’ebe a na-eli ndị eze (2 Ihe 24:15, 16; it-1 379 ¶5)

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee ebe ndị ọzọ m ga-achọ inwekwu obi ike n’ofufe m na-efe Jehova?