AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Nwere Ike Inye Gị Ihe Karịrị Ya”
Amazaya goro ndị agha ka ha lụso ndị iro Chineke agha (2 Ihe 25:5, 6)
Onye nke ezi Chineke gwara Amazaya ka ọ gwa ndị agha ahụ o goro ka ha laa (2 Ihe 25:7, 8; it-1 1266 ¶6)
Jehova nwere ike ime ka Amazaya nwetaghachi ihe karịrị ego niile o mefuru iji goo ndị agha ahụ (2 Ihe 25:9, 10)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị m nwere ike ịhapụ ka m nwee ike ịna-efekwu Jehova nke ọma? Olee ngọzi ndị m ga-enweta ma m mee otú ahụ?’—Mal. 3:10; w21.08 30 ¶16.