Mee 29–Jun 4
2 IHE E MERE 28-29
Abụ nke 54 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ị Ga-efeli Jehova n’Agbanyeghị na Ndị Mụrụ Gị Ejighị Ofufe Jehova Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Ihe 29:25—Gịnị ka ihe Netan mere na-akụziri anyị banyere uru ọ bara ikwe ka Jehova na-agbazi anyị? (w12 2/15 24-25)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 28:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 19)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6) lff isi nke 10 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDU
“Jehova Bụ ‘Nna Ụmụ Na-enweghị Nna’ ”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 7)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 47
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 86 na Ekpere