Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị Ga-efeli Jehova n’Agbanyeghị na Ndị Mụrụ Gị Ejighị Ofufe Jehova Kpọrọ Ihe

Ị Ga-efeli Jehova n’Agbanyeghị na Ndị Mụrụ Gị Ejighị Ofufe Jehova Kpọrọ Ihe

Nna Hezekaya, bụ́ Eze Ehaz, mere ihe jọgburu onwe ya (2 Ihe 28:1; w16.02 10 ¶8)

Hezekaya kpebiri ife Jehova n’agbanyeghị na nna ya emeghị otú ahụ (2 Ihe 29:1-3; w16.02 11 ¶9-11)

Hezekaya gbara ndị ọzọ ume ka ha ghara ịkwụsị ife Jehova maka na ndị nna ha nọ na-enupụrụ Jehova isi (2 Ihe 29:4-6)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi na-agba ndị na-eto eto ndị mụrụ ha na-anaghị efe Jehova ume?’