Mee 8-14
2 IHE E MERE 20-21
Abụ nke 118 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Tụkwasịnụ Jehova Bụ́ Chineke Unu Obi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Ihe 21:14, 15—Olee otú amụma Ịlaịja buru gbasara Jehoram si mezuo? (it-1 1271 ¶1-2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 20:20-30 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Baịbụl—Mkpu. 21:3, 4. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff nchịkọta isi nke 09, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ì Jikerela Maka Ihe Isi Ike?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio. Ọ bụ okenye ga-eme ya. Gwa ụmụnna ihe alaka ụlọ ọrụ na ndị okenye kwuru banyere ịkwadebe maka ihe isi ike, ma ọ bụrụ na e nwere.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 45 nọmba nke 1-3
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ Ọhụrụ Maka Mgbakọ Ukwu Afọ 2023 na Ekpere