Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ SỌLỌMỌN 1-8

Nwa Agbọghọ Shunem Bụ Ezigbo Ihe Nlereanya Anyị Kwesịrị Iṅomi

Nwa Agbọghọ Shunem Bụ Ezigbo Ihe Nlereanya Anyị Kwesịrị Iṅomi

Olee ihe mere nwa agbọghọ Shunem ji bụụrụ ndị Jehova ezigbo ihe nlereanya?

2:7; 4:12

  • O kpebiri na ọ ga-echere ruo mgbe ọ hụrụ onye ọ hụrụ n’anya

  • O kweghị ka ndị ọzọ mee ka onye ọ bụla ọ hụrụ rie ya obi

  • Ọ dị umeala n’obi, ọ dighị anyaukwu, o merụghịkwa onwe ya

  • O kweghị ka e jiri ọlaedo ma ọ bụ ire ụtọ rata ya

Jụgodị onwe gị:

‘Olee àgwà nwa agbọghọ Shunem m chọrọ iṅomi?’