Nọvemba 7- 13
ILU 27-31
Abụ nke 86 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Baịbụl Kwuru Ihe Ndị E Ji Ama Ezigbo Nwunye”: (Nkeji 10)
Ilu 31:
10-12 —O kwesịrị ntụkwasị obi (w15 1/15 20 ¶10; w00 2/1 31 ¶2; it-E-2 1183) Ilu 31:
13-27 —Ọ dị ike ọrụ (w00 2/1 31 ¶3-4) Ilu 31:
28-31 —O ji ofufe Chineke kpọrọ ihe (w15 1/15 20 ¶8; w00 2/1 31 ¶5, 8)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ilu 27:12
—A bịa n’ihe gbasara ntụrụndụ, olee otú anyị ga-esi gosi na anyị maara ihe? (w15 7/1 8 ¶3) Ilu 27:21
—Olee otú e si “anwale mmadụ site n’otuto a na-enye ya”? (w11 8/1 29 ¶2; w06 9/15 19 ¶11) Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 29:11–30:4
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ha ga-esi eme nke ha.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Onye Nwe Ya Bụ Onye A Ma Ama n’Ọnụ Ụzọ Ámá”: (Nkeji 5) Okwu okenye ga-ekwu.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 40-41)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 3 ¶13-22, chaatị dị na peeji nke 36-37, na igbe dị na peeji nke 38
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 108 na Ekpere