Ebe ndị bịara mgbakọ na Malawi gbakọtara ná mgbede ile Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Nọvemba 2019

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị a ga-eji gosi ihe Chineke bu n’obi kee anyị na ihe ndị o kwere nkwa imere anyị n’ọdịnihu.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Unu Ahụla Ụwa ma Ọ Bụ Ihe Ndị Dị n’Ụwa n’Anya

Gịnị ga-enyere anyị aka ka ụwa na ihe ndị dị na ya ghara ime ka anyị hapụ Jehova?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Emela Ka Ndị Ụwa ma Ị Kwadowe Agbamakwụkwọ Gị

Olee ụkpụrụ Baịbụl ndị nwere ike inyere ndị chọrọ ịlụ di na nwunye aka ma ha haziwe agbamakwụkwọ ha ka ọ ghara ime ka akọnuche ha na-ama ha ikpe, ha agharakwa ịkwa mmakwaara?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Anyị Ga-agbasi Mbọ Ike Ka Anyị Nọgide n’Eziokwu

Olee otú anyị nwere ike isi ‘na-alụsi ọgụ ike maka okwukwe ahụ’?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Amaara M Ihe Ndị Ị Na-eme”

Jizọs ma ihe niile na-eme n’ọgbakọ, na-eduzikwa ihe niile ndị okenye na-eme.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Ma Ihe Dị Anyị Mkpa

Gịnị mere ihe e mere ná mgbakọ ọ bụla ji abụ ihe ndị dị anyị mkpa n’oge ahụ? Gịnị mere ọmụmụ ihe etiti izu anyị ji agba anyị ezigbo ume, na-abakwara anyị uru?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ Ahụ

Taa, anyị na-ahụ ihe ndị na-egosi na ndị ịnyịnya anọ ahụ e kwuru okwu ha ná Mkpughe na-akpa ike dị egwu. Olee ihe nke ọ bụla n’ime ha nọchiri anya ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Hụrụ Onye Na-eji Obi Ụtọ Enye Ihe n’Anya

Olee otú anyị nwere ike isi na-enye onyinye iji kwadoo ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ, ma n’obodo anyị ma n’ụwa niile?