Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Gịnị ka Chineke bu n’obi kee anyị?

Amaokwu Baịbụl: Jen. 1:27, 28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere obi kwesịrị iji sie anyị ike na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee anyị?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Gịnị mere obi kwesịrị iji sie anyị ike na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee anyị?

Amaokwu Baịbụl: Jọsh. 21:45

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka Chineke kwere nkwa imere anyị n’ọdịnihu?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Gịnị ka Chineke kwere nkwa imere anyị n’ọdịnihu?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka anyị ga-eme iji nọrọ ya mgbe Chineke ga-eme ihe ndị a?