Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nọvemba 25–Disemba 1

MKPUGHE 4-6

Nọvemba 25–Disemba 1
  • Abụ nke 22 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ Ahụ”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mkpu. 4:4, 6—Gịnị ka ndị okenye iri abụọ na anọ na ihe anọ ahụ dị ndụ na-anọchi anya ha? (re 76-77 ¶8; 80 ¶19)

    • Mkpu. 5:5—Gịnị mere e ji akpọ Jizọs “Ọdụm nke si n’ebo Juda”? (cf 36 ¶5-6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 4:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 43 ¶15 (th ihe ọmụmụ nke 2

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ