Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 JỌN 1-5

Unu Ahụla Ụwa ma Ọ Bụ Ihe Ndị Dị n’Ụwa n’Anya

Unu Ahụla Ụwa ma Ọ Bụ Ihe Ndị Dị n’Ụwa n’Anya

2:15-17

Setan na-eji ụzọ ihe atọ ndị a dị n’ụwa na-achọ ime ka anyị hapụ Jehova. Olee otú ị ga-esi kọwaara ya mmadụ?

  • “Ọchịchọ nke anụ ahụ́”

  • “Ọchịchọ nke anya”

  • “Oké ngosi nke ihe mmadụ ji ebi ndụ”