Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Gịnị bụ Alaeze Chineke?
Amaokwu Baịbụl: Mat. 6:9, 10 ma ọ bụ Aịza. 9:6, 7
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme?
○● NLETAGHACHI
Ajụjụ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme?
Amaokwu Baịbụl: Mat. 14:19, 20 ma ọ bụ Ọma 72:16
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee mgbe Alaeze Chineke ga-achịwa ụwa?