Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nọvemba 16-22

LEVITIKỌS 4-5

Nọvemba 16-22

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Nye Jehova Ihe Kacha Mma I Nwere”: (Nkeji 10)

    • Lev. 5:5, 6—O nwere mmehie ụfọdụ mmadụ ga-eme, ya ejiri atụrụ ma ọ bụ ewu chụọ àjà ikpe ọmụma (it-2 527 ¶9)

    • Lev. 5:7—Ndị na-agaghị ewetali atụrụ ma ọ bụ ewu nwere ike iweta nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ (w09 6/1 26 ¶3)

    • Lev. 5:11—Ndị na-agaghị ewetali nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ nwere ike iweta otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka (w09 6/1 26 ¶4)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Lev. 5:1—Olee otú amaokwu Baịbụl a si gbasa Ndị Kraịst? (w16.02 24 ¶14)

    • Lev. 5:15, 16—Olee otú mmadụ nwere ike isi ‘mee omume ekwesịghị ntụkwasị obi wee mehie n’amaghị ama site n’imebi ihe ndị dị nsọ nke Jehova’? (it-1 1130 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Lev. 4:27–5:4 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 81

  • Ọ Bụ Naanị n’Ihi Enyemaka Jehova Ka Anyị Ji Sụkọọ Ụzọ Ọnụ Ruo Afọ Iri Isii: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Olee ihe ọma ndị meerela Nwanna Nwaanyị Takako na Nwanna Nwaanyị Hisako n’ozi ha? Olee ọrịa na-enye Nwanna Nwaanyị Takako nsogbu, gịnịkwa nyeere ya aka? Olee ihe ndị merela ka ha nwee ezigbo ọṅụ n’ozi ha, ihe ha nwere ejukwa ha afọ? Olee otú akụkọ ha si gosi na ihe e kwuru n’Ilu 25:11; Ekliziastis 12:1 na Ndị Hibru 6:10 bụ eziokwu?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt Isi nke 1, ¶1-9 na “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 95 na Ekpere