Àjà Ekele
Àjà udo ndị Izrel chụrụ na-echetara anyị na anyị kwesịrị isi n’ekpere anyị nakwa n’àgwà anyị na-ekele Jehova maka ihe ọma ndị ọ na-emere anyị.—Fil. 4:6, 7; Kọl. 3:15.
-
Anyị kpewe ekpere, olee ihe ndị anyị nwere ike ikele Jehova maka ha?—1 Tesa. 5:17, 18
-
Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-ekele Jehova maka ihe ọma ndị ọ na-emere anyị?
-
Olee otú mmadụ nwere ike isi na-eri “na tebụl ndị mmụọ ọjọọ,” oleekwa otú ime otú ahụ ga-esi gosi na obi adịghị onye ahụ ụtọ maka ihe ọma ndị Jehova na-emere ya?—1 Kọr. 10:20, 21