Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta

Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta

Mkpụrụ ego abụọ ahụ nwaanyị ahụ di ya nwụrụ nyere n’onyinye ga-azụtali naanị obere nri. (Gụọ w08 3/1 p. 12 ¶ 1-3) Ma, onyinye ahụ o nyere gosiri na ọ hụrụ Jehova n’anya, jirikwa ofufe ya kpọrọ ihe. Ọ bụ ihe a mere Jehova, Nna ya nke eluigwe, ji jiri onyinye ahụ kpọrọ ezigbo ihe.—Mak 12:43.

LEENỤ VIDIO BỤ́, ‘ONYINYE A NA-EWETARA JEHOVA,’ ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe ụfọdụ a na-eji ego anyị na-enye n’onyinye eme?

  • Gịnị mere ego anyị nyere n’onyinye ji aba uru, ọ bụrụgodi na o yiri ka ọ̀ dị ntakịrị?

  • Olee otú anyị ga-esi matakwuo ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi enye onyinye n’ebe anyị bi?—Gụọ Igbe Isiokwu ya bụ “ Mụtakwuo Otú Ị Ga-esi Enye Onyinye n’Ịntanet