MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ihe Gị Na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
Mkparịta Ụka nke Mbụ Maka Nọvemba (Mkpọsa Pụrụ Iche)
Ajụjụ: Agha na ime ihe ike hà ga-emecha kwụsị?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:10, 11
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee nkwa dị na Baịbụl na-eme ka anyị nwee olileanya?
EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:
Mkparịta Ụka nke Mbụ Maka Disemba *
Ajụjụ: Olee ihe i chere na Baịbụl bụ?
Amaokwu Baịbụl: Rom 15:4
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee nkwa dị na Baịbụl na-eme ka anyị nwee olileanya?
EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:
Nletaghachi *
Ajụjụ: Olee nkwa dị na Baịbụl na-eme ka anyị nwee olileanya?
Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:3, 4
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ga-enyere anyị aka ịghọta ihe dị na Baịbụl?
EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: