Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ịdị Umeala n’Obi Dị Mma Karịa Ịdị Mpako

Ịdị Umeala n’Obi Dị Mma Karịa Ịdị Mpako

Ịdị umeala n’obi nyeere Gidiọn aka ime ka e nwee udo (Ikpe 8:​1-3; w00 8/15 25 ¶3)

Ịdị umeala n’obi mere ka Gidiọn chọọ ka e too Jehova kama ịchọ ka e too yanwa (Ikpe 8:​22, 23; w17.01 20 ¶15)

Mpako mere ka Abimelek kpatara onwe ya na ndị ọzọ nsogbu (Ikpe 9:​1, 2, 5, 22-24; w08 2/15 9 ¶9)

Olee otú ịdị umeala n’obi ga-esi nyere anyị aka ịma otú anyị ga-esi zaghachi onye anyị gara izi ozi ọma ma o jiri iwe gwa anyị okwu?