Disemba 20-26
NDỊ IKPE 10-12
Abụ nke 127 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jefta Bụ Nwoke Ji Ihe Gbasara Chineke Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ikpe 11:1—Olee otú anyị si mara na Jefta abụghị nwa a kwatara n’iko? (it-2 26)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 10:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri traktị bụ́ Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ? malite mkparịta ụka. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 02 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 3)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Kemgbe M Bụ Onye Na-eto Eto, M Ji Ndụ M Na-ejere Jehova Ozi: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị ka vidio a na-akụziri gị banyere uru ọ bara ịzụ ndị ọzọ? Gịnị ka ọ na-akụziri gị banyere uru ọ bara mmadụ inyefe Jehova onwe ya mgbe ọ ka na-eto eto? Gịnị ka ọ na-akụziri gị banyere uru ọ bara mmadụ iwepụta onwe ya ka nzukọ Jehova jiri ya rụọ ọrụ?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 19 ¶6-11
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 55 na Ekpere