AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jefta Bụ Nwoke Ji Ihe Gbasara Chineke Kpọrọ Ihe
Jefta ebughịrị ndị ọzọ iwe n’obi (Ikpe 11:5-9; w16.04 5 ¶9)
Jefta mụtara ihe n’otú Jehova si meso ndị ya (Ikpe 11:12-15; it-2 27 ¶2)
Jefta lekwasịrị anya n’ihe kacha mkpa, ya bụ, na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke (Ikpe 11:23, 24, 27; it-2 27 ¶3)
Olee ụzọ ndị m si egosi na m ji ihe gbasara Chineke kpọrọ ihe?