Disemba 27, 2021–Jenụwarị 2, 2022
NDỊ IKPE 13-14
Abụ nke 134 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Ndị Nne na Nna Ga-amụta n’Aka Manoa na Nwunye Ya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ikpe 14:2, 3—Olee otú o si bụrụ na nwaanyị onye Filistia ahụ bụ onye ‘dị Samsịn mma’? (w05 3/15 26 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 14:5-20 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Kụziere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ịmụ Ihe n’Onwe Ha”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-amụkwa Ihe n’Onwe Ha na Ịna-ele Vidio Anyị.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi nchikọta isi nke 02, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee (th ihe ọmụmụ nke 17)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 19 ¶12-20 na igbe dị na peeji nke 152
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 148 na Ekpere