AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Were Ike I Nwere Gaa”
Jehova nyere Gidiọn ọrụ siri ezigbo ike (Ikpe 6:2-6, 14)
Gidiọn chere na o rughị eru ịrụ ọrụ ahụ (Ikpe 6:15; w02 2/15 6-7)
Gidiọn rụrụ ọrụ ahụ nke ọma n’ihi na Jehova nyere ya ike (Ikpe 7:19-22; w05 7/15 16 ¶3)
Jehova chọrọ ka anyị jiri ike anyị na-efe ya. Mmụọ nsọ ya ga-enyere anyị aka n’ebe anyị na-adịghị ike ma mee ka anyị rụchaa ọrụ ọ bụla Chineke nyere anyị.—Aịza. 40:30, 31.