Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Akụkọ Banyere Inwe Obi Ike na Ime Ihe Dị Ịtụnanya

Akụkọ Banyere Inwe Obi Ike na Ime Ihe Dị Ịtụnanya

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Ndị Ikpe Na-ekwu.]

Jehova nyere ndị Izrel Ehud ka ọ napụta ha n’aka ndị Moab (Ikpe 3:15; w04 3/15 31 ¶3)

Ehud gburu Eze Eglọn ma mee ka ndị Izrel merie (Ikpe 3:​16-23, 30; w04 3/15 30 ¶1-3)

Gịnị ka akụkọ a na-akụziri anyị banyere inwe obi ike na ịtụkwasị Jehova obi?