Nọvemba 29–Disemba 5, 2021
NDỊ IKPE 4-5
Abụ nke 137 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Ji Ụmụ Nwaanyị Abụọ Napụta Ndị Ya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ikpe 5:20—Olee otú kpakpando si si n’eluigwe lụọrọ Berak agha? (w05 1/15 25 ¶5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 4:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya Ụlọ Nche nke 2 nke afọ 2021. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Okwu: (Nkeji 5) w06 3/1 28-29—Isiokwu: Gịnị Ka ‘Ụmụ Nwaanyị Ịna-agbachi Nkịtị n’Ọgbakọ’ Pụtara?—1 Kọr. 14:34. (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Olee Otú Ụmụnna Nwaanyị Nwere Ike Isi Na-enyekwu Aka n’Ozi Jehova?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Ụmụ Nwaanyị Na-arụsi Ọrụ Ike n’Ime Onyenwe Anyị.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 18 ¶12-18
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 27 na Ekpere