Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe Debora na-agba Berak ume ka o nyere ndị Chineke aka

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Ji Ụmụ Nwaanyị Abụọ Napụta Ndị Ya

Jehova Ji Ụmụ Nwaanyị Abụọ Napụta Ndị Ya

Otu onye iro na-emenye ụjọ nọ na-echi ndị Izrel ọnụ n’ala (Ikpe 4:3; 5:​6-8; w15 8/1 12 ¶6)

Jehova ji Debora nyere ndị ya aka (Ikpe 4:​4-7; 5:7; w15 8/1 13 ¶1; lee foto dị n’ihu akwụkwọ a)

Jehova ji Jeel gbuo Sisera (Ikpe 4:​16, 17, 21; w15 8/1 15 ¶1)

Gịnị ka akụkọ a na-egosi banyere otú Jehova si jiri ụmụ nwaanyị kpọrọ ihe?