Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Anyị Na-amụta n’Otu Nghọtahie E Nwere

Ihe Anyị Na-amụta n’Otu Nghọtahie E Nwere

Ebo ndị nke bi n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan rụrụ ebe ịchụàjà buru ezigbote ibu (Josh. 22:10)

Ebo ndị ọzọ boro ha ebubo na ha chọrọ ịhapụ Jehova (Josh. 22:​12, 15, 16; w06 4/15 5 ¶3)

Otú ebo ndị ahụ e boro ebubo si meda obi zaghachi mere ka ọgụ ghara ịda (Josh. 22:​21-30; w08 11/15 18 ¶5)

Gịnị ka akụkọ a na-akụziri anyị banyere ihe anyị ga-eme ma mmadụ bo anyị ebubo, nakwa ihe mere anyị ekwesịghị ikwubi ihe n’ebughị ụzọ mata nke bụ́ eziokwu?​—Ilu 15:1; 18:13.