Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Ndị Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Ndị Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta Ụka nke Mbụ

Ajụjụ: Tigbuo zọgbuo na agha hà ga-emecha kwụsị?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:10, 11

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe Baịbụl kwuru nke na-eme ka anyị nwee olileanya?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

Nletaghachi

Ajụjụ: Olee ihe Baịbụl kwuru nke na-eme ka anyị nwee olileanya?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:3, 4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe ga-enyere anyị aka ịghọta Baịbụl?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: