Disemba 12-18
2 NDỊ EZE 16-17
Abụ nke 115 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ndidi Jehova Agaghị Adịru Mgbe Ebighị Ebi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Eze 17:29—Olee ndị bụ “ndị Sameria” e kwuru okwu ha n’amaokwu a, oleekwa ndị e mechaziri kpọwa “ndị Sameria”? (it-2 847)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Eze 17:18-28 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya banyere ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosikwa ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 08 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 9)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nwee Obi Ike na A Ga-echebe Anyị n’Ụbọchị Ikpeazụ”: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Disemba.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 31
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 74 na Ekpere