Disemba 19-25
2 NDỊ EZE 18-19
Abụ nke 148 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Ndị Na-emegide Anyị Si Agbalị Ime Ka Anyị Daa Mbà”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Eze 19:37—Olee otú ihe dị n’amaokwu a si gosi na anyị kwesịrị ilezi anya tupu anyị ekweta na ihe e dere n’ihe ndị e gwupụtara n’ala bụ eziokwu? (it-1 155 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Eze 18:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya na anyị na ya nwere ike ịmụwa Baịbụl n’anaghị ya ego, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Okwu: (Nkeji 5) w20.11 15 ¶14—Isiokwu: Olee Otú Anyị Ga-esi Na-ekpe Ekpere Maka Ndị Na-akpagbu Anyị? (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-aṅụrị Ọṅụ Mgbe A Na-akpagbu Gị”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Anyị Nwere Ike Ịna-aṅụrị Ọṅụ n’Agbanyeghị Mkpagbu.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 7)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 32 nọmba nke 1-4 na chaatị bụ́ “Otú Nrọ ahụ Si Gbasa Alaeze Chineke”
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 22 na Ekpere