AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Otú Ndị Na-emegide Anyị Si Agbalị Ime Ka Anyị Daa Mbà
Ndị na-emegide anyị na-ekwu ihe ndị na-abụghị eziokwu banyere ndị Jehova ji na-edu ọgbakọ ya iji mee ka anyị daa mbà (2 Eze 18:19-21; w05 8/1 11 ¶6)
Ha na-ekwu ihe ndị na-abụghị eziokwu banyere Jehova na nzukọ ya iji duhie anyị (2 Eze 18:22, 25; w10 7/15 13 ¶3)
Ha na-ekwe anyị nkwa ndị na-abụghị eziokwu iji rata anyị ka anyị mehie Jehova (2 Eze 18:31, 32; w13 11/15 19 ¶14; yb74 177 ¶1)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị m ga-eme ugbu a iji mee ka okwukwe m sie ike maka mgbe ọnwụnwa ga-abịa?’