Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Nyeere Hezekaya Aka n’Ihi Ekpere O Kpere

Jehova Nyeere Hezekaya Aka n’Ihi Ekpere O Kpere

Jehova gwara Hezekaya na ọ gaghị agbake n’ọrịa ya (2 Eze 20:1; ip-1 394 ¶23)

Hezekaya rịọsiri Jehova ike ka o cheta otú ya si jiri obi ya niile fee ya (2 Eze 20:2, 3; w17.03 21 ¶16)

Ekpere Hezekaya kpere mere ka Jehova nyere ya aka (2 Eze 20:4-6; g01 8/8 14 ¶4)

Ekpere anyị nwere ike ime ka Jehova meere anyị ihe ọ na-achọbughị ime mgbe ahụ. Olee ihe ị mụtara n’akụkọ a gbasara ịna-ekpe ekpere mgbe niile?