Disemba 5-11
2 NDỊ EZE 13-15
Abụ nke 127 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Eze 13:20, 21—Ọrụ ebube a ọ̀ na-akwado ife ihe oyiyi ma ọ bụ ndị nwụrụ anwụ ofufe? (w05 8/1 11 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Eze 13:20–14:7 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Jiri isi nke 01 na broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Okwu: (Nkeji 5) km 8/03 7—Isiokwu: Ọrụ nke Na-enye Ume Ọhụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jehova Na-echeta Mbọ Anyị Na-agba n’Ozi Ya”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Na-echeta Ozi Anyị Jeere Ya.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 30
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 151 na Ekpere