Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ

Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ

Ịlaịsha gwara Eze Jehoash ka o mee ihe ga-egosi otú ndị Izrel ga-esi merie ndị Siria (2 Eze 13:15-18)

Jehoash emerighị ndị Siria otú ọ gaara emeri ha n’ihi na o jighị obi ya niile mee ihe a gwara ya mee (2 Eze 13:19 w10 4/15 26 ¶11)

Jehova na-agọzi ndị ohu ya ji obi ha niile na-achọsi ya ike (Hib. 11:6; w13 11/1 11 ¶5-6)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m si egosi na m ji obi m niile hụ Jehova n’anya ma a bịa n’ịgụ Baịbụl, ịga ọmụmụ ihe, na ịga ozi ọma?’