Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Mere Ihe A Na-atụghị Anya Ya

Jehova Mere Ihe A Na-atụghị Anya Ya

Mgbe oké ụnwụ dara, Jehova kwuru na nri ga-eju ebe niile n’echi ya (2 Eze 7:1; it-1 716-717)

Otú nwoke bụ́ osote onyeisi ndị agha ekwetaghị na ihe a Jehova kwuru ga-emezu (2 Eze 7:2)

Jehova mere ihe a na-atụghị anya ya (2 Eze 7:6, 7, 16-18)

Jehova kwukwara na a ga-ebibi ụwa ọjọọ a mgbe ndị mmadụ na-atụghị anya ya. (1 Tesa. 5:2, 3) Gịnị mere o ji dị mkpa ka anyị nwee okwukwe n’ihe Jehova kwuru?