Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nọvemba 21-27

2 NDỊ EZE 9-10

Nọvemba 21-27

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 64

  • Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru—Mmadụ Iyigharị Ihe Ọ Chọrọ Ime: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị nwere ike ime ka mmadụ na-eyigharị ihe? Olee ihe mere anyị na-eji enwekarị obi ụtọ ma ọ bụrụ na anyị eyigharịghị ihe anyị chọrọ ime?

  • Ihe Ga-enyere Anyị Aka Ịghara Ịna-eyigharị Ihe Anyị Chọrọ Ime”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 28

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 19 na Ekpere