Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi

Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi

Jehova gwara Jihu ka o gbuo ndị ezinụlọ eze ọjọọ aha ya bụ Ehab (2 Eze 9:6, 7w11 11/15 3 ¶2)

Jihu mere ngwa ngwa gbuo Eze Jehoram (bụ́ nwa Ehab) na Jezibel (bụ́ nwunye Ehab) (2 Eze 9:22-24, 30-33; w11 11/15 4 ¶2-3; lee chaatị bụ́ “‘M Ga-ala Ndị Ezinụlọ Ehab n’Iyi’—2 Eze 9:8”)

Jihu mere ihe niile Jehova gwara ya mee nke gosiri na ọ katara obi, nwee obi ike, na-anụkwa ọkụ n’obi (2 Eze 10:17; w11 11/15 5 ¶3-4)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi ṅomie Jihu mgbe m na-eme ihe a gwara anyị mee na Matiu 28:19, 20?’