Nọvemba 28–Disemba 4
2 NDỊ EZE 11–12
Abụ nke 59 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Tara Nwaanyị Ọjọọ Chọrọ Inweta Ihe Na-erughịrị Ya Ahụhụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Eze 12:1—Olee ihe mere Jehova ji chebe Jehoash ndụ? (w05 11/1 26 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Eze 11:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya na anyị na ya nwere ike ịmụwa Baịbụl n’anaghị ya ego, nyekwa ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. Gosikwa ya vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 08 okwu mmalite Mụtakwuo Ihe na nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 6)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gịnị Mere Ndị Kraịst Ga-eji Gbalịa Ruo Eruo Ijekwuru Jehova Ozi?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Mere Anyị Ga-eji Gbalịa Ruo Eruo Ijekwuru Jehova Ozi (1 Tim. 3:1)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 29
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 77 na Ekpere