Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Tara Nwaanyị Ọjọọ Chọrọ Inweta Ihe Na-erughịrị Ya Ahụhụ

Jehova Tara Nwaanyị Ọjọọ Chọrọ Inweta Ihe Na-erughịrị Ya Ahụhụ

Atalaya gburu ụmụ eze ka o nwee ike chịwa Juda (2 Eze 11:1; it-1 209; lee chaatị bụ́ “‘M Ga-ala Ndị Ezinụlọ Ehab n’Iyi’—2 Eze 9:8”)

Jehoshiba zoro Jehoash bụ́ otu n’ime ndị kwesịrị ịbụ eze (2 Eze 11:2, 3)

Nnukwu Onye Nchụàjà bụ́ Jehoyada mere Jehoash eze ma gbuo nwaanyị ọjọọ ahụ bụ́ Atalaya. Ọ ga-abụ na Atalaya bụ onye ikpeazụ n’ezinụlọ Ehab (2 Eze 11:12-16; it-1 209)

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú akụkọ a si gosi na ihe e dere n’Ilu 11:21 nakwa n’Ekliziastis 8:12, 13 bụ eziokwu?