Nọvemba 7-13
2 NDỊ EZE 5-6
Abụ nke 55 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Eze 5:15, 16—Gịnị mere Ịlaịsha ji jụ ịnara onyinye Neeman nyere ya, oleekwa ihe anyị nwere ike ịmụta na ya? (w05 8/1 9 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Eze 5:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ozi Ọma—Ọma 37:10, 11. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff okwu mmalite isi nke 08 na nọmba nke 1-3 (th ihe ọmụmụ nke 15)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-enyenụ Ihe”: (Nkeji 15) Ọ bụ okenye ga-eme ya. Kpọnye vidio bụ́ Anyị Na-ekele Unu Maka Otú Unu Si Emesapụ Aka. Kelee ụmụnna maka ụzọ dị iche iche ha si emesapụ aka.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 26
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 30 na Ekpere