AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ì Nwere Aha Ọma Ka Job?
Otú Job si akpa àgwà mere ka ndị agbata obi ya na-akwanyere ya ùgwù (Job 29:7-11)
A ma Job ama na ọ na-egosi ndị ihe siiri ike ịhụnanya pụrụ iche (Job 29:12, 13; w02 5/15 22 ¶19; kọwaa ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)
Job mere ezi omume, o megbughịkwa onye ọ bụla (Job 29:14; it-1 655 ¶10)
Mmadụ inwe aha ọma bara ezigbo uru. (w09 2/1 15 ¶3-4) Otú mmadụ si enwe aha ọma bụ onye ahụ ịna-eme ihe ziri ezi ruo ogologo oge.
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee àgwà ndị e ji mara m?’