Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Disemba 25-31

JOB 30-31

Disemba 25-31

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Otú Job Si Zere Omume Rụrụ Arụ”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Job 31:35​—Olee otú anyị ga-esi ghara ime ka ndị enyi Job mgbe mmadụ gwara anyị ihe ndị na-enye ya nsogbu n’obi? (w05 11/15 11 ¶3)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 31:15-40 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ