Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Mere Ile Ndị Gba Ọtọ Ji Bụrụ Ihe Ọjọọ

Ihe Mere Ile Ndị Gba Ọtọ Ji Bụrụ Ihe Ọjọọ

Taa, ebe ndị mmadụ nwere ike ile ndị gba ọtọ juru eju bara abara, ịga n’ebe ndị ahụ dịkwa ezigbo mfe. Ọtụtụ ndị na-eche na ile ndị gba ọtọ enweghị ihe o mere. Ụfọdụ ndị chọọchị na-echedị otú ahụ.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ILE NDỊ GBA ỌTỌ Ọ̀ BỤ MMEHIE N’ANYA CHINEKE?, ZAAKWANỤ AJỤJỤ A:

Olee otú amaokwu ndị a nwere ike isi nyere anyị aka ịghọta otú Chineke si were ile ndị gba ọtọ?