Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Job Si Zere Omume Rụrụ Arụ

Otú Job Si Zere Omume Rụrụ Arụ

Job na anya ya gbara ndụ (Job 31:1; w10 4/15 21 ¶8)

Job na-echeta mgbe niile nsogbu ime ihe ọjọọ ga-akpatara ya (Job 31:2, 3; w08 9/1 11 ¶4)

Job chetara na Jehova na-ahụ ihe ndị ọ na-eme (Job 31:4; w10 11/15 5-6 ¶15-16)

Mmadụ izere omume rụrụ arụ pụtara na onye ahụ agaghị emerụ onwe ya, ọ gaghịkwa na-eche ihe rụrụ arụ. Anyị kwesịrị ịdị ọcha ma n’obi anyị.​—Mat. 5:28.