Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Disemba 4-10

JOB 22-24

Disemba 4-10

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • È Nwere Uru Mmadụ Ga-abara Chineke?”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Job 23:13​—Olee ihe anyị na-amụta n’aka Jehova nke ga-enyere anyị aka ime ihe ndị anyị kpebiri ime n’ozi ya? (w04 7/15 21-22)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 22:1-22 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ